EJLLS Publication
EJLLS| Title: | Ntosasi Ndehie Na-Adi n’Edemede UmU Akwukwo Sekondiri nke Nta (JSS) n‘Ebonyi Steeti. University, Abakaliki |
| Author(s): | Nwakaego Nwigwe |
| Abstract: | E mere nchocha a iji wee choputa udiri ndehie nke umu akwukwo ndi sekondiri nke nta (JSS) na-edehie n’edemede Igbo. Nchocha a gbasoro usoro sove nke nkowasi (descriptivesurveyresearchdesign) onuoguguumu akwukwo ndi e jiri mee nchocha a di puku ato (3,000). Site n’ijinsere, e nwetara onuogugu umu akwukwo di naari ato (300) bu ndi e jiri mee nchocha a (ndi a nwalere edemede ha) iji choputa udiri ndehie ha na-ede n’asusu Igbo. Ngwa oru e jiri mee nchocha a bu edemede ogologo (ule) nke e lere umu akwukwo sekondiri nke nta II (JssII). Ka e lechara ule edemede ahu, a tosasiri ihe umu akwukwo dere wee nweta ihe a choro. A choputara udiri ndehie di iche iche nke umu akwukwo na-edehie oge ha na-ede edemede Igbo. Site n’ihe a choputara ome nchocha nyere ntuziaka etu a ga-esi kwusi nsogbu ndehie nke umu akwukwo na-ede, nke ga-eme ka nkuzi na omumu asusu Igbo buru ihe na-aga were were. |
| Keywords: | |

